Categories
Igbo

Liverpool F.C: 2020 ọ ga-abụ afọ ha ga-emecha metụ iko Premier League aka?

Ọ dị ka afọ 2020 a ga-abụ afọ Liverpool ga-emechi ndị na-akọ ha ọnụ maka ebuteghi iko Premier League. Ọ bụrụ na a mụrụ gị n’ihe dị ka site n’afọ 1989/90 ruo ugbua, mara na gị na mgbe ikpeazụ Liverpool metụrụ iko Premier League aka, bụ ọgbọ. Gịnị ka nke a pụtara? Ọ pụtara na […]